2018 Waec Gce Igbo language Answers - Nitegist - Nitegist Home of Eccentric News, Entertainment ,Music, Gossip and Gist

Breaking

Search This Blog

Friday, September 7, 2018

2018 Waec Gce Igbo language Answers - Nitegist


Refresh every 5 minutes

To get free answer like our Facebook page
To Like our Facebook page Click here

Join us on telegram Click here

Answers are ready now..

(2a)
Ndapu udaume bu opupu otu udaume na mkpoputa udaume abuo nokotara onu. a na- enwe ndapu udaume na o buru na etinyeghi otu n'ime udaume di na njikota okwu

(2b)
Omumaatu ndapu udaume:
(i) Nwa + oke = nwoke
(ii) Uso + ekwu = usekwu
(iii) Ama + uche = Amuche
(iv) Elu + igwe = Eligwe
(v) Eze + udu = Ezudu
====================
(4)
(i) Rikom elu (') - Nke a bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.


(ii) Rikom ngwu("") - Nke a bu akara eji egosiputa okwu si n'onu mmadu puta kpomkwem n'agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya


(iii) Kpomkpom (:) - Nke a bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n' azu.


(iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.


(v) Kpom (.)- Kpom bu akara edemede na- egosi mgbe ahiriokwu biara na njedebe.


(Vi) Akara ajuju (?) - Akara ajuju bu akara na- egosi ebe a juru ajuju na ahiriokwu.

====================
(9)
(i) Onye nwere gi na-achi
(ii) Mmiri ka i bu
(iii) Onye e nweghi gi na-ebe
(iv) I baa n'ohia igbuo kpam
(v) I tinyela iro n'etiti mba na mba
(vi) E be i noghi n'isi oche, choochi agbasaa
(vii) A hughi, emeghi nkwu
(viii) Ebe i batara lee udo na nsogbu
(ix) I nyela otutu aha otutu
(x) N'ihi ebe i na-eme mma, ka i na-eme njo
====================
(12a)
(i) Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo
(ii) Dibia afa
(iii) Dibia aja

(12bi)
Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo:
(i) Ha na-aru ogwu site na mkporogwu na akwukwo eji agwo oria
(ii) Ha na-agwo nsi
(iii) Ha na-agwo ara

(12bii)
Dibia afa:
(i) Ha na-ezi ndi mmadu ozi ndi nwuru anwu ziri
(ii) Ha na- agba afa
(iii) Ha na-achupu kwa ndi mmadu ajo mmuo

(12biii)
Dibia aja:
(i) Ha na-achu aja dibia afa kwuru ka achuo
(ii) Ha na-achu aja iji jide onye na-ata amosu
(iii) Ha na-achu aja iji choputa onye loro mmadu uwa

(12c)
(i) Oji
(ii) Nzu
(iii) Ogene
(iv) Mbe
(v) Ugbene okuko
(vi) Ewu

No comments:

Post a Comment

Comment here

Search This Blog

Pages